Ndị Rom 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma n’ihi nkwa ahụ Chineke kwere,+ o nwere okwukwe,+ o nweghịkwa obi abụọ, kama, ọ ghọrọ onye dị ike site n’okwukwe ya,+ wee nye Chineke otuto,
20 Ma n’ihi nkwa ahụ Chineke kwere,+ o nwere okwukwe,+ o nweghịkwa obi abụọ, kama, ọ ghọrọ onye dị ike site n’okwukwe ya,+ wee nye Chineke otuto,