Ndị Galeshia 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ya, a na-agọzi ndị nwere okwukwe+ dị ka a gọziri Ebreham bụ́ onye kwesịrị ntụkwasị obi.+ Ndị Hibru 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+
34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+