25 Ugwu niile a na-ejibu ọ́gụ̀ abọ ahịhịa ya—ị gaghị aba n’ebe ahụ n’ihi egwu ị na-atụ osisi ogwu na ahịhịa; ọ ga-aghọkwa ebe a na-atọpụ ehi nakwa ebe atụrụ na-azọtọ.”+
14 N’ihi na a gbahapụwo ụlọ elu ya,+ mkpọtụ nke na-eme n’obodo akwụsịwo; Ofel+ na ụlọ nche aghọwo ala tọgbọrọ nkịtị, bụ́ ebe ịnyịnya ọhịa na-aṅụrị ọṅụ, ebe ìgwè anụ ga na-ata nri ruo mgbe a na-akaghị aka;