16 ókèala ahụ wee bụrụ nke ha malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, tinyere ala dum dị larịị nke dị n’akụkụ Medeba;+
33 malite na Jọdan n’ebe ọwụwa anyanwụ, ya bụ, ala Gilied+ dum, ụmụ Gad+ na ụmụ Ruben+ na ụmụ Manase,+ malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, ọbụna Gilied na Beshan.+