1 Samuel 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ilaị wee nụ mkpu ákwá ahụ. O wee sị: “Gịnị ka ọgba aghara a m na-anụ ụda ya pụtara?”+ Nwoke ahụ wee mee ngwa ka ọ banye kọọrọ Ilaị.
14 Ilaị wee nụ mkpu ákwá ahụ. O wee sị: “Gịnị ka ọgba aghara a m na-anụ ụda ya pụtara?”+ Nwoke ahụ wee mee ngwa ka ọ banye kọọrọ Ilaị.