Ọnụ Ọgụgụ 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+ Ọnụ Ọgụgụ 33:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 E mesịa, ha si n’Aịyim kwalie wee maa ụlọikwuu na Daịbọn-gad.+ Joshụa 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Heshbọn+ na obodo+ ya niile ndị dị n’ala dị larịị, Daịbọn+ na Bemọt-bel+ na Bet-bel-mion,+
30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+