63 “Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka Jehova nwere aṅụrị n’ihi unu imere unu ihe ọma na ime ka unu mụbaa,+ otú ahụ ka Jehova ga-enwe aṅụrị n’ihi unu ibibi unu na ịla unu n’iyi;+ a ga-efopụkwa unu n’ala ahụ ị na-aga inweta.+
12 ebe dum Ọg+ chịrị n’ime Beshan, bụ́ onye chịrị n’Ashtarọt nakwa n’Edriaị,+ ọ bụ ya fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ,+ Mozis wee gbuo ha, napụkwa ha ala ha.+