Ọnụ Ọgụgụ 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 21:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee gbuo ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị ya niile, ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya;+ ha wee nweta ala ya.+
24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+
35 Ha wee gbuo ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị ya niile, ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya;+ ha wee nweta ala ya.+