Ọnụ Ọgụgụ 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ụmụ Gad wee wuo Daịbọn+ na Atarọt+ na Aroa,+ Diuterọnọmi 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, nakwa obodo nke dị na ndagwurugwu ahụ, ruo Gilied, e nweghị obodo nke mgbidi ya dị elu nke na anyị enweghị ike ịbanye ya.+ Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ha niile n’aka anyị. 2 Samuel 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee gafee Jọdan, maa ụlọikwuu n’Aroa,+ n’akụkụ aka nri obodo ahụ nke dị n’etiti ndagwurugwu, wee gaa n’ókèala ndị Gad,+ gaakwa Jeza.+ 1 Ihe E Mere 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 na Bila nwa Ezaz nwa Shima nwa Joel+—o biri n’Aroa+ ruo Nibo+ na Bel-miọn.+
36 Malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, nakwa obodo nke dị na ndagwurugwu ahụ, ruo Gilied, e nweghị obodo nke mgbidi ya dị elu nke na anyị enweghị ike ịbanye ya.+ Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ha niile n’aka anyị.
5 Ha wee gafee Jọdan, maa ụlọikwuu n’Aroa,+ n’akụkụ aka nri obodo ahụ nke dị n’etiti ndagwurugwu, wee gaa n’ókèala ndị Gad,+ gaakwa Jeza.+