Ọnụ Ọgụgụ 32:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 na Nibo+ na Bel-mion+—a gbanwere aha ha agbanwe—tinyere Sibma; ha wee gụọ obodo ndị ahụ ha wuru aha ha. Aịzaya 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ gbagowo n’Ụlọ Nsọ nakwa na Daịbọn,+ n’ebe ndị dị elu, ịkwa ákwá. Moab na-eti mkpu ákwá n’ihi Nibo+ nakwa n’ihi Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha;+ a kpụrụ ajị agba ọ bụla akpụ.
38 na Nibo+ na Bel-mion+—a gbanwere aha ha agbanwe—tinyere Sibma; ha wee gụọ obodo ndị ahụ ha wuru aha ha.
2 Ọ gbagowo n’Ụlọ Nsọ nakwa na Daịbọn,+ n’ebe ndị dị elu, ịkwa ákwá. Moab na-eti mkpu ákwá n’ihi Nibo+ nakwa n’ihi Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha;+ a kpụrụ ajị agba ọ bụla akpụ.