Ọnụ Ọgụgụ 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+ Joshụa 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ókèala ahụ wee bụrụ nke ha malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, tinyere ala dum dị larịị nke dị n’akụkụ Medeba;+
30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+
16 ókèala ahụ wee bụrụ nke ha malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, tinyere ala dum dị larịị nke dị n’akụkụ Medeba;+