Aịzaya 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha agaala n’Ụlọ Arụsị nakwa na Daịbọn,+N’ebe ndị dị elu, ka ha bee ákwá. Moab na-ebesi ákwá ike n’ihi ihe mere Nibo+ na Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha.+ A kpụrụ afụ ọnụ ọ bụla akpụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:2 Amụma Aịsaịa I, p. 193
2 Ha agaala n’Ụlọ Arụsị nakwa na Daịbọn,+N’ebe ndị dị elu, ka ha bee ákwá. Moab na-ebesi ákwá ike n’ihi ihe mere Nibo+ na Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha.+ A kpụrụ afụ ọnụ ọ bụla akpụ.+