Ọnụ Ọgụgụ 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ụmụ Gad wee wuo Daịbọn+ na Atarọt+ na Aroa,+ Diuterọnọmi 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, nakwa obodo nke dị na ndagwurugwu ahụ, ruo Gilied, e nweghị obodo nke mgbidi ya dị elu nke na anyị enweghị ike ịbanye ya.+ Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ha niile n’aka anyị.
36 Malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, nakwa obodo nke dị na ndagwurugwu ahụ, ruo Gilied, e nweghị obodo nke mgbidi ya dị elu nke na anyị enweghị ike ịbanye ya.+ Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ha niile n’aka anyị.