Diuterọnọmi 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, nakwa obodo nke dị na ndagwurugwu ahụ, ruo Gilied, e nweghị obodo nke mgbidi ya dị elu nke na anyị enweghị ike ịbanye ya.+ Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ha niile n’aka anyị. Joshụa 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn,+ na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, na ala Medeba+ dum nke dị larịị ruo Daịbọn;+
36 Malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, nakwa obodo nke dị na ndagwurugwu ahụ, ruo Gilied, e nweghị obodo nke mgbidi ya dị elu nke na anyị enweghị ike ịbanye ya.+ Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ha niile n’aka anyị.
9 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn,+ na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, na ala Medeba+ dum nke dị larịị ruo Daịbọn;+