Diuterọnọmi 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Enyewokwa m ọkara ebo Manase ebe fọdụrụ na Gilied+ nakwa Beshan+ dum nke dị n’alaeze Ọg. Ógbè Agọb+ dum nke dị na Beshan dum, ọ̀ bụ na a dịghị akpọ ya ala ndị Refeyim?+
13 Enyewokwa m ọkara ebo Manase ebe fọdụrụ na Gilied+ nakwa Beshan+ dum nke dị n’alaeze Ọg. Ógbè Agọb+ dum nke dị na Beshan dum, ọ̀ bụ na a dịghị akpọ ya ala ndị Refeyim?+