31 Ọkara Gilied, na Ashtarọt+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị n’ebe Ọg chịrị n’ime Beshan, ka e nyere ụmụ Mekia+ nwa Manase, bụ́ ọkara ụmụ Mekia n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
4 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri atọ, bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri atọ tojuru etoju,+ ha nwekwara obodo iri atọ. A na-akpọ ha Havọt-jeya+ ruo taa; ha dị n’ala Gilied.