Joshụa 13:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọkara Gilied, na Ashtarọt na Edraị,+ bụ́ obodo ndị dị n’ebe Ọg chịrị na Beshan, ka e nyere ụmụ Mekia+ nwa Manase, ya bụ, ọkara ụmụ Mekia n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
31 Ọkara Gilied, na Ashtarọt na Edraị,+ bụ́ obodo ndị dị n’ebe Ọg chịrị na Beshan, ka e nyere ụmụ Mekia+ nwa Manase, ya bụ, ọkara ụmụ Mekia n’ezinụlọ n’ezinụlọ.