Joshụa 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọkara Gilied, na Ashtarọt+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị n’ebe Ọg chịrị n’ime Beshan, ka e nyere ụmụ Mekia+ nwa Manase, bụ́ ọkara ụmụ Mekia n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
31 Ọkara Gilied, na Ashtarọt+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị n’ebe Ọg chịrị n’ime Beshan, ka e nyere ụmụ Mekia+ nwa Manase, bụ́ ọkara ụmụ Mekia n’ezinụlọ n’ezinụlọ.