Joshụa 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ókèala ha malitere na Mahaneyim,+ Beshan dum, ebe dum Ọg eze Beshan+ chịrị, nakwa obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ ndị dị na Beshan, bụ́ obodo iri isii. 1 Ihe E Mere 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ụmụ ọkara ebo Manase+ biri n’ala ahụ malite na Beshan+ ruo Bel-hemọn+ na Sina+ nakwa n’Ugwu Hemọn.+ Ha wee dị ọtụtụ.
30 Ókèala ha malitere na Mahaneyim,+ Beshan dum, ebe dum Ọg eze Beshan+ chịrị, nakwa obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ ndị dị na Beshan, bụ́ obodo iri isii.
23 Ma ụmụ ọkara ebo Manase+ biri n’ala ahụ malite na Beshan+ ruo Bel-hemọn+ na Sina+ nakwa n’Ugwu Hemọn.+ Ha wee dị ọtụtụ.