Diuterọnọmi 4:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, ruo n’Ugwu Sayọn, ya bụ, Hemọn,+ Abụ Ọma 42:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke m, mkpụrụ obi m adawo mbà n’ime m.+Ọ bụ ya mere m ji na-echeta gị,+Malite n’ala Jọdan nakwa n’elu elu ugwu Hemọn,+Malite n’ugwu nta.+ Abụ Ọma 133:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dị ka igirigi+ Hemọn,+Nke na-ada n’ugwu Zayọn.+N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova nyere iwu ka ngọzi dịrị,+Bụ́ ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+
6 Chineke m, mkpụrụ obi m adawo mbà n’ime m.+Ọ bụ ya mere m ji na-echeta gị,+Malite n’ala Jọdan nakwa n’elu elu ugwu Hemọn,+Malite n’ugwu nta.+
3 Ọ dị ka igirigi+ Hemọn,+Nke na-ada n’ugwu Zayọn.+N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova nyere iwu ka ngọzi dịrị,+Bụ́ ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+