Diuterọnọmi 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 (ihe ndị Saịdọn na-akpọ Hemọn bụ Siriọn,+ ndị Amọraịt na-akpọkwa ya Sina,)+ Diuterọnọmi 4:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, ruo n’Ugwu Sayọn, ya bụ, Hemọn,+ 1 Ihe E Mere 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ụmụ ọkara ebo Manase+ biri n’ala ahụ malite na Beshan+ ruo Bel-hemọn+ na Sina+ nakwa n’Ugwu Hemọn.+ Ha wee dị ọtụtụ.
23 Ma ụmụ ọkara ebo Manase+ biri n’ala ahụ malite na Beshan+ ruo Bel-hemọn+ na Sina+ nakwa n’Ugwu Hemọn.+ Ha wee dị ọtụtụ.