1 Ihe E Mere 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ụmụ ọkara ebo Manase+ biri n’ala ahụ malite na Beshan+ ruo Bel-hemọn+ na Sina+ nakwa n’Ugwu Hemọn.+ Ha wee dị ọtụtụ. Ezikiel 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha si n’osisi junipa nke si Sina+ nweta osisi niile e ji rụọ gị. Ha ji osisi sida nke si Lebanọn+ rụọ osisi ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu gị.
23 Ma ụmụ ọkara ebo Manase+ biri n’ala ahụ malite na Beshan+ ruo Bel-hemọn+ na Sina+ nakwa n’Ugwu Hemọn.+ Ha wee dị ọtụtụ.
5 Ha si n’osisi junipa nke si Sina+ nweta osisi niile e ji rụọ gị. Ha ji osisi sida nke si Lebanọn+ rụọ osisi ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu gị.