Abụ Solomọn 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ,+ ka mụ na gị si na Lebanọn+ pụọ, ka mụ na gị si na Lebanọn pụọ. Si n’elu ugwu Amana, n’elu ugwu Sina,+ ọbụna Hemọn,+ gbadaa, ka anyị si n’ọgba ọdụm nakwa n’ugwu agụ owuru gbadaa. Ezikiel 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha si n’osisi junipa nke si Sina+ nweta osisi niile e ji rụọ gị. Ha ji osisi sida nke si Lebanọn+ rụọ osisi ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu gị.
8 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ,+ ka mụ na gị si na Lebanọn+ pụọ, ka mụ na gị si na Lebanọn pụọ. Si n’elu ugwu Amana, n’elu ugwu Sina,+ ọbụna Hemọn,+ gbadaa, ka anyị si n’ọgba ọdụm nakwa n’ugwu agụ owuru gbadaa.
5 Ha si n’osisi junipa nke si Sina+ nweta osisi niile e ji rụọ gị. Ha ji osisi sida nke si Lebanọn+ rụọ osisi ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu gị.