Abụ Ọma 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+Gịnị mere i ji nọrọ n’ebe dị anya ghara ịbịa zọpụta m,+Wee ghara ige ntị ná mkpu arịrị m na-eti?+ Abụ Ọma 43:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji na-agba ghara ghara n’ime m?Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu nakwa dị ka Chineke m.+ Ilu 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ nchegbu nke dị n’obi mmadụ ga-anyịgbu ya,+ ma, ọ bụ okwu ọma na-eme ka ọ ṅụrịa ọṅụ.+ Jọn 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ dị ihe na-echegbu mkpụrụ obi m ugbu a,+ gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’oge awa a.+ Otú o sina dị, ọ bụ nke a mere m ji bịaruo n’oge awa a.
22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+Gịnị mere i ji nọrọ n’ebe dị anya ghara ịbịa zọpụta m,+Wee ghara ige ntị ná mkpu arịrị m na-eti?+
5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji na-agba ghara ghara n’ime m?Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu nakwa dị ka Chineke m.+
27 Ọ dị ihe na-echegbu mkpụrụ obi m ugbu a,+ gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’oge awa a.+ Otú o sina dị, ọ bụ nke a mere m ji bịaruo n’oge awa a.