Ilu 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ihe a na-atụ anya ya nke e yigharịrị oge ya na-eme ka obi daa ọrịa,+ ma ihe a na-achọsi ike bụ osisi nke ndụ mgbe ọ bịara.+ Ilu 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Okwu ọma bụ ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ ọ na-atọ mkpụrụ obi ụtọ, bụrụkwa ihe na-agwọ ọkpụkpụ.+ Aịzaya 50:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova enyewo m ire nke ndị a kụziiri ihe,+ ka m wee mata otú m ga-esi zaa onye ike gwụrụ okwu.+ Ọ na-akpọte m kwa ụtụtụ; ọ na-akpọte ntị m ịnụ ihe dị ka ndị a kụziiri ihe.+ Zekaraya 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee gwa mmụọ ozi ahụ nke nọ na-agwa m okwu okwu. Ọ gwara ya okwu ndị dị mma, ndị na-enye nkasi obi;+
12 Ihe a na-atụ anya ya nke e yigharịrị oge ya na-eme ka obi daa ọrịa,+ ma ihe a na-achọsi ike bụ osisi nke ndụ mgbe ọ bịara.+
4 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova enyewo m ire nke ndị a kụziiri ihe,+ ka m wee mata otú m ga-esi zaa onye ike gwụrụ okwu.+ Ọ na-akpọte m kwa ụtụtụ; ọ na-akpọte ntị m ịnụ ihe dị ka ndị a kụziiri ihe.+
13 Jehova wee gwa mmụọ ozi ahụ nke nọ na-agwa m okwu okwu. Ọ gwara ya okwu ndị dị mma, ndị na-enye nkasi obi;+