Ilu 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mmadụ na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe ọnụ ya zara,+ leekwa nnọọ ka okwu e kwuru n’oge ya si dị mma!+ Matiu 13:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Mgbe ọ banyere n’obodo a mụrụ ya,+ ọ malitere izi ha ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ nke mere na o juru ha anya, ha wee sị: “Olee ebe nwoke a si nweta amamihe a na ọrụ ndị a dị ike?
54 Mgbe ọ banyere n’obodo a mụrụ ya,+ ọ malitere izi ha ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ nke mere na o juru ha anya, ha wee sị: “Olee ebe nwoke a si nweta amamihe a na ọrụ ndị a dị ike?