Matiu 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+ Mak 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee si n’ebe ahụ pụọ ma banye n’obodo a mụrụ ya, ndị na-eso ụzọ ya sokwa ya.+
23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+