Matiu 13:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Mgbe ọ banyere n’obodo a mụrụ ya,+ ọ malitere izi ha ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ nke mere na o juru ha anya, ha wee sị: “Olee ebe nwoke a si nweta amamihe a na ọrụ ndị a dị ike? Luk 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee bịa Nazaret,+ bụ́ ebe ọ nọ too; ọ banyere n’ụlọ nzukọ,+ dị ka ọ na-emekarị n’ụbọchị izu ike, o wee guzo ọtọ ka ọ gụọ ihe.
54 Mgbe ọ banyere n’obodo a mụrụ ya,+ ọ malitere izi ha ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ nke mere na o juru ha anya, ha wee sị: “Olee ebe nwoke a si nweta amamihe a na ọrụ ndị a dị ike?
16 O wee bịa Nazaret,+ bụ́ ebe ọ nọ too; ọ banyere n’ụlọ nzukọ,+ dị ka ọ na-emekarị n’ụbọchị izu ike, o wee guzo ọtọ ka ọ gụọ ihe.