1 Samuel 25:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ka ezi uche gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ka gị onwe gị, bụ́ onye gbochiri m taa ịba n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka m zọpụta onwe m,+ bụrụkwa onye a gọziri agọzi. Ilu 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Dị ka mkpụrụ osisi apụl ọlaedo nke dị n’ime ihe e ji ọlaọcha tụọ, otú ahụ ka okwu e kwuru n’oge kwesịrị ya dị.+
33 Ka ezi uche gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ka gị onwe gị, bụ́ onye gbochiri m taa ịba n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka m zọpụta onwe m,+ bụrụkwa onye a gọziri agọzi.
11 Dị ka mkpụrụ osisi apụl ọlaedo nke dị n’ime ihe e ji ọlaọcha tụọ, otú ahụ ka okwu e kwuru n’oge kwesịrị ya dị.+