Ilu 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ọ bụrụ ihe na-agwọ+ otubo gị, bụrụkwa ihe na-eme ka i nwee ume n’ọkpụkpụ gị.+ Ilu 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ọ bụụrụ ndị na-achọta ya ndụ,+ bụrụkwa ahụ́ ike nke anụ ahụ́ ha niile.+ Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+ Ilu 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ bara uru dị ka ihe na-agwọ ọrịa,+ ma mmụọ nke dara mbà na-amịkpọ ọkpụkpụ.+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+