Ilu 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na ha na-azọ ndị na-anabata ha ndụ,+Ha na-emekwa ka ahụ́ dị ha mma.