Ilu 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nna m na-ezikwa m ihe,+ sị m: “Ka obi gị+ jidesie okwu m ike.+ Debe ihe m nyere n’iwu, wee dịrị ndụ.+ 1 Timoti 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ọzụzụ nke ahụ́ bara ntakịrị uru; ma nsọpụrụ Chineke+ bara uru maka ihe niile,+ ebe o nwere nkwa maka ndụ dị ugbu a, na ndụ nke gaje ịbịa.+
4 Nna m na-ezikwa m ihe,+ sị m: “Ka obi gị+ jidesie okwu m ike.+ Debe ihe m nyere n’iwu, wee dịrị ndụ.+
8 N’ihi na ọzụzụ nke ahụ́ bara ntakịrị uru; ma nsọpụrụ Chineke+ bara uru maka ihe niile,+ ebe o nwere nkwa maka ndụ dị ugbu a, na ndụ nke gaje ịbịa.+