Levitikọs 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ga-edebe ụkpụrụ m na mkpebi ikpe m. Ọ bụrụ na mmadụ edebe ha, ha ga-eme ka ọ dị ndụ.+ Abụ m Jehova.+ Jọn 12:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Amakwaara m na iwu ya pụtara ndụ ebighị ebi.+ Ya mere, ihe niile m na-ekwu, dị nnọọ ka Nna m si kọọrọ m ha, otú ahụ ka m si na-ekwu ha.”+
5 Unu ga-edebe ụkpụrụ m na mkpebi ikpe m. Ọ bụrụ na mmadụ edebe ha, ha ga-eme ka ọ dị ndụ.+ Abụ m Jehova.+
50 Amakwaara m na iwu ya pụtara ndụ ebighị ebi.+ Ya mere, ihe niile m na-ekwu, dị nnọọ ka Nna m si kọọrọ m ha, otú ahụ ka m si na-ekwu ha.”+