Ilu 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ nchegbu nke dị n’obi mmadụ ga-anyịgbu ya,+ ma, ọ bụ okwu ọma na-eme ka ọ ṅụrịa ọṅụ.+ Ilu 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ihu dị mma,+ ma a na-enwe ịda mbà na mmụọ n’ihi ihe na-ewute obi.+