Ilu 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Karịa ihe niile ọzọ a ga-eche nche, chebe obi gị,+ n’ihi na ọ bụ na ya ka isi iyi nke ndụ si apụta.+ Ilu 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ bara uru dị ka ihe na-agwọ ọrịa,+ ma mmụọ nke dara mbà na-amịkpọ ọkpụkpụ.+
23 Karịa ihe niile ọzọ a ga-eche nche, chebe obi gị,+ n’ihi na ọ bụ na ya ka isi iyi nke ndụ si apụta.+