Nehemaya 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee sị m: “Gịnị mere ihu gị ji gbarụọ agbarụọ+ ebe ọ bụ na ị naghị arịa ọrịa? Ọ dịghị ihe ọzọ ma ọ́ bụghị na obi adịghị gị mma.”+ Egwu wee jide m nke ukwuu. Abụ Ọma 143:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ike na-agwụkwa mmụọ m+ n’ime m;Obi m adawo mbà n’ime m+. Ilu 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ nchegbu nke dị n’obi mmadụ ga-anyịgbu ya,+ ma, ọ bụ okwu ọma na-eme ka ọ ṅụrịa ọṅụ.+
2 Eze wee sị m: “Gịnị mere ihu gị ji gbarụọ agbarụọ+ ebe ọ bụ na ị naghị arịa ọrịa? Ọ dịghị ihe ọzọ ma ọ́ bụghị na obi adịghị gị mma.”+ Egwu wee jide m nke ukwuu.