Jenesis 40:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee malite ịjụ ndị ahụ na-ejere Fero ozi, bụ́ ndị ya na ha nọ n’ụlọ nga nke ụlọ nna ya ukwu, sị: “Gịnị mere ihu unu ji gbarụọ taa?”+
7 O wee malite ịjụ ndị ahụ na-ejere Fero ozi, bụ́ ndị ya na ha nọ n’ụlọ nga nke ụlọ nna ya ukwu, sị: “Gịnị mere ihu unu ji gbarụọ taa?”+