Abụ Ọma 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na nkịta agbawo m gburugburu;+Nzukọ ndị na-eme ihe ọjọọ agbawo m okirikiri.+Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ dị ka ọdụm.+ Abụ Ọma 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mụ onwe m—ọ bụ gị, Jehova, ka m tụkwasịrị obi.+Asịwo m: “Ị bụ Chineke m.”+ Matiu 27:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+ Mak 15:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’oge awa nke itoolu kwa, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” nke pụtara, ma a sụgharịa ya: “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji gbahapụ m?”+
16 N’ihi na nkịta agbawo m gburugburu;+Nzukọ ndị na-eme ihe ọjọọ agbawo m okirikiri.+Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ dị ka ọdụm.+
46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+
34 N’oge awa nke itoolu kwa, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” nke pụtara, ma a sụgharịa ya: “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji gbahapụ m?”+