Abụ Ọma 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+Gịnị mere i ji nọrọ n’ebe dị anya ghara ịbịa zọpụta m,+Wee ghara ige ntị ná mkpu arịrị m na-eti?+ Matiu 27:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+
22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+Gịnị mere i ji nọrọ n’ebe dị anya ghara ịbịa zọpụta m,+Wee ghara ige ntị ná mkpu arịrị m na-eti?+
46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+