2 Ndị Eze 10:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọ malitere ná mpaghara ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan, ya bụ, obodo Gilied niile, ebe ebo Gad, ebo Ruben, na ebo Manase+ bi. Ụfọdụ n’ime obodo ndị ahụ si Aroa, nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn, ruo Gilied na Beshan.+
33 Ọ malitere ná mpaghara ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan, ya bụ, obodo Gilied niile, ebe ebo Gad, ebo Ruben, na ebo Manase+ bi. Ụfọdụ n’ime obodo ndị ahụ si Aroa, nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn, ruo Gilied na Beshan.+