2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Aịzaya 27:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na a ga-agbahapụ obodo e wusiri ike, a ga-agbahapụ ala ịta ahịhịa ya, gbahapụkwa ya dị ka ala ịkpa.+ Nwa ehi ga na-ata nri n’ebe ahụ, ọ ga-amakpukwa n’ebe ahụ; ọ ga-erichapụkwa alaka ya.+
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
10 N’ihi na a ga-agbahapụ obodo e wusiri ike, a ga-agbahapụ ala ịta ahịhịa ya, gbahapụkwa ya dị ka ala ịkpa.+ Nwa ehi ga na-ata nri n’ebe ahụ, ọ ga-amakpukwa n’ebe ahụ; ọ ga-erichapụkwa alaka ya.+