27 O wee ruo n’afọ nke iri atọ na asaa mgbe a dọsịịrị Jehoyakin+ eze Juda n’agha, n’ọnwa nke iri na abụọ, n’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa ahụ, na Ivil-merodak+ eze Babịlọn, n’afọ ọ ghọrọ eze, kpọpụtara+ Jehoyakin eze Juda wee mee ka o si n’ụlọ mkpọrọ pụta;