12 E mesịa, Jehoyakin eze Juda nyefere onwe ya n’aka eze Babịlọn,+ ya na nne ya+ na ndị na-ejere ya ozi na ndị o mere ndị isi na ndị na-eje ozi n’obí ya; eze Babịlọn wee kpụrụ ya laa n’afọ nke asatọ+ nke ọchịchị ya.
24 “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Jehova kwuru, ‘Gị Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, ọ bụrụgodị na ị bụ mgbaaka e ji aka ihe akara+ nke m gba n’aka nri, m ga-agbapụ gị n’ebe ahụ!+