Jeremaya 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Jehova kwuru, ‘Gị Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, ọ bụrụgodị na ị bụ mgbaaka e ji aka ihe akara+ nke m gba n’aka nri, m ga-agbapụ gị n’ebe ahụ!+ Matiu 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe a dọsịịrị ha n’agha laa Babịlọn, Jekonaya mụrụ Shieltiel;+Shieltiel amụọ Zerọbabel;+
24 “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Jehova kwuru, ‘Gị Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, ọ bụrụgodị na ị bụ mgbaaka e ji aka ihe akara+ nke m gba n’aka nri, m ga-agbapụ gị n’ebe ahụ!+