1 Ihe E Mere 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Pedaya bụ Zerọbabel+ na Shimiaị; ụmụ Zerọbabel bụ Meshọlam na Hananaya (Shelomit bụkwa nwanne ha nwaanyị); Ezra 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jeshụa+ nwa Jehọzadak na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà nakwa Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na ụmụnne ya wee bilie wuo ebe ịchụàjà nke Chineke Izrel, iji chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ya, dị ka ihe e dere+ n’iwu Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke si dị. Nehemaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị a bụ ndị nchụàjà na ndị Livaị so Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na Jeshụa+ lọta: Seraya, Jeremaya, Ezra, Luk 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 nwa Joanan,nwa Risa,nwa Zerọbabel,+nwa Shieltiel,+nwa Niraị,
19 Ụmụ Pedaya bụ Zerọbabel+ na Shimiaị; ụmụ Zerọbabel bụ Meshọlam na Hananaya (Shelomit bụkwa nwanne ha nwaanyị);
2 Jeshụa+ nwa Jehọzadak na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà nakwa Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na ụmụnne ya wee bilie wuo ebe ịchụàjà nke Chineke Izrel, iji chụọ àjà nsure ọkụ n’elu ya, dị ka ihe e dere+ n’iwu Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke si dị.
12 Ndị a bụ ndị nchụàjà na ndị Livaị so Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na Jeshụa+ lọta: Seraya, Jeremaya, Ezra,