4 “‘Ma ugbu a, dị ike, Zerọbabel,’ ka Jehova kwuru, ‘dịkwa ike,+ Jọshụa nwa Jehọzadak, bụ́ nnukwu onye nchụàjà.’
“‘Dịkwanụ ike, unu niile bụ́ ndị bi n’ala a,’ ka Jehova kwuru, ‘rụọkwanụ ọrụ.’+
“‘N’ihi na anọnyeere m unu,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.