Ezra 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Arịa ọlaedo na nke ọlaọcha+ nke ụlọ Chineke, bụ́ ndị Nebukadneza bupụtara n’ụlọ nsọ ahụ dị na Jeruselem, wee bute ha n’ụlọ nsọ Babịlọn,+ ọ bụ ihe ndị a ka eze Saịrọs+ bupụtara n’ụlọ nsọ Babịlọn nyefee Sheshbaza,+ bụ́ aha onye o mere gọvanọ.+ Ezra 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe Sheshbaza bịara, ọ tọrọ ntọala ụlọ Chineke,+ nke dị na Jeruselem; malitekwa mgbe ahụ ruo ugbu a, a nọwo na-ewughachi ya, ma e wuchabeghị ya.’+ Hagaị 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs bụ́ Eze,+ n’ọnwa nke isii, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, okwu Jehova si n’ọnụ Hagaị+ onye amụma ruo Zerọbabel+ nwa Shieltiel,+ bụ́ gọvanọ Juda,+ na Jọshụa+ nwa Jehọzadak,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ntị, sị: Hagaị 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Gwa Zerọbabel, bụ́ gọvanọ Juda+ sị, ‘M ga-eme ka eluigwe na ụwa maa jijiji.+
14 Arịa ọlaedo na nke ọlaọcha+ nke ụlọ Chineke, bụ́ ndị Nebukadneza bupụtara n’ụlọ nsọ ahụ dị na Jeruselem, wee bute ha n’ụlọ nsọ Babịlọn,+ ọ bụ ihe ndị a ka eze Saịrọs+ bupụtara n’ụlọ nsọ Babịlọn nyefee Sheshbaza,+ bụ́ aha onye o mere gọvanọ.+
16 Mgbe Sheshbaza bịara, ọ tọrọ ntọala ụlọ Chineke,+ nke dị na Jeruselem; malitekwa mgbe ahụ ruo ugbu a, a nọwo na-ewughachi ya, ma e wuchabeghị ya.’+
1 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs bụ́ Eze,+ n’ọnwa nke isii, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, okwu Jehova si n’ọnụ Hagaị+ onye amụma ruo Zerọbabel+ nwa Shieltiel,+ bụ́ gọvanọ Juda,+ na Jọshụa+ nwa Jehọzadak,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ntị, sị: