Ezra 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ mgbe ahụ ka ọrụ a na-arụ n’ụlọ Chineke, nke dị na Jeruselem, kwụsịrị; ọ kwụsịkwara ruo n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs+ eze Peshia. Zekaraya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’ọnwa nke asatọ, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs,+ okwu Jehova ruru Zekaraya+ nwa Berekaya nwa Ido,+ bụ́ onye amụma, ntị, sị:
24 Ọ bụ mgbe ahụ ka ọrụ a na-arụ n’ụlọ Chineke, nke dị na Jeruselem, kwụsịrị; ọ kwụsịkwara ruo n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs+ eze Peshia.
1 N’ọnwa nke asatọ, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs,+ okwu Jehova ruru Zekaraya+ nwa Berekaya nwa Ido,+ bụ́ onye amụma, ntị, sị: