Ezra 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ mgbe ahụ ka ọrụ a na-arụ n’ụlọ Chineke, nke dị na Jeruselem, kwụsịrị; ọ kwụsịkwara ruo n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs+ eze Peshia. Hagaị 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs bụ́ Eze,+ n’ọnwa nke isii, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, okwu Jehova si n’ọnụ Hagaị+ onye amụma ruo Zerọbabel+ nwa Shieltiel,+ bụ́ gọvanọ Juda,+ na Jọshụa+ nwa Jehọzadak,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ntị, sị: Hagaị 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa nke itoolu, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs, okwu Jehova ruru Hagaị+ onye amụma ntị, sị:
24 Ọ bụ mgbe ahụ ka ọrụ a na-arụ n’ụlọ Chineke, nke dị na Jeruselem, kwụsịrị; ọ kwụsịkwara ruo n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs+ eze Peshia.
1 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs bụ́ Eze,+ n’ọnwa nke isii, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, okwu Jehova si n’ọnụ Hagaị+ onye amụma ruo Zerọbabel+ nwa Shieltiel,+ bụ́ gọvanọ Juda,+ na Jọshụa+ nwa Jehọzadak,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ntị, sị:
10 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa nke itoolu, n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs, okwu Jehova ruru Hagaị+ onye amụma ntị, sị: