Ezra 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anya+ Chineke ha dị n’ahụ́+ ndị okenye ndị Juu, ha akwụsịghịkwa ha ruo mgbe akụkọ ahụ ruru Darayọs ntị, e zitekwa akwụkwọ ozi e dere banyere ihe a. Ezra 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ mgbe ahụ ka Eze Darayọs nyere iwu, ha wee gaa mee nchọpụta n’ụlọ a na-edebe ihe ndekọ+ na akụ̀ n’ime Babịlọn. Hagaị 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ n’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa nke isii n’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs+ bụ́ eze.
5 Anya+ Chineke ha dị n’ahụ́+ ndị okenye ndị Juu, ha akwụsịghịkwa ha ruo mgbe akụkọ ahụ ruru Darayọs ntị, e zitekwa akwụkwọ ozi e dere banyere ihe a.
6 Ọ bụ mgbe ahụ ka Eze Darayọs nyere iwu, ha wee gaa mee nchọpụta n’ụlọ a na-edebe ihe ndekọ+ na akụ̀ n’ime Babịlọn.